Luke 17:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya na-aga Jerusalem ha sitere nꞌagbata Galili na Sameria.
Igbo 2006
O rue, mb͕e ha nāga Jerusalem, na Ya onwe-ya nāgabiga n'etiti Sameria na Galili.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ọ na-aga Jerusalem, o sitere nʼụzọ dị nʼagbata Sameria na Galili.