Luke 17:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Jisọs hụrụ ha, ọ gwara ha okwu sị, “Gaanụ gosi onye nchụaja onwe unu.” Mgbe ha na-aga nꞌụzọ igosi onye nchụaja onwe ha, e mere ka ahụ dị ha mma.
Igbo 2006
Mb͕e Ọ huru ha, O we si ha, Ganu, were onwe-unu gosi ndi-nchu-àjà. O we rue, mb͕e ha nāga, na emere ka aru-ha di ọcha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ hụrụ ha, ọ sịrị ha, “Gaanụ gosi ndị nchụaja onwe unu.” Dị ka ha na-aga, e mere ka ha dị ọcha.