Luke 17:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe otu nꞌime ha hụrụ na ahụ adịla ya mma, o jiri iti mkpu na ito Chineke lọghachi azụ.
Igbo 2006
Ma otù onye n'etiti ha, mb͕e ọ huru na emere ka aru di ya ike, ọ laghachi, were oké olu nenye Chineke otuto;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe otu nʼime ha chọpụtara na a gwọọla ya, ọ laghachiri azụ, jiri oke olu na-eto Chineke.