Luke 17:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bịakwutere Jisọs, daa nꞌala nꞌihu ya, kelee ya. Ma nwoke a lọghachiri azụ bịa kelee Jisọs bụkwanụ onye Sameria, obodo ahụ ndị Juu ledara anya.
Igbo 2006
o we da kpuchie iru-ya n'ala n'ukwu-Ya, nēkele Ya: onye ahu bu kwa onye Sameria.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dara nʼala nʼụkwụ ya, kelee ya. Ọ bụ onye Sameria.