Luke 17:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ ga-akara onye ahụ mma ma a sị na e kenyere ya nkume buru ibu nꞌolu, tụnye ya nꞌetiti osimiri, karịa na ọ ga-eme ka ndị a dị nta kweere na m mehie.
Igbo 2006
Ọ gakara ya-ri mma ma akwuba ya nkume-igwe-nri n'olu, tubà kwa ya n'oké osimiri, kari na ọ gēme ka otù onye nime ndi ntà ndia ma n'ọnyà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ ga-akara gị mma ka e kenye gị nkume igwe nri nʼolu, tụnye gị nʼime oke osimiri, karịa na ị ga-eduhie otu nʼime ụmụntakịrị ndị a ụzọ.