Luke 17:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O nweghị onye nwere ike ịgwa gị sị, ‘Lee alaeze Chineke ebidola nꞌebe a, ma ọ bụ lee o bidola nꞌebe ahụ.’ Ma achọrọ m ka unu mata na alaeze Chineke nọ ugbu a nꞌetiti unu.”
Igbo 2006
ha agaghi-asi kwa, Le, n'ebe a! ma-ọbu, N'ebe ahu! n'ihi na le, ala-eze Chineke di n'etiti unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha agaghịkwa asị, ‘Lee, ọ nọ nʼebe a,’ maọbụ, ‘nʼebe ahụ,’ nʼihi nʼezie, alaeze Chineke nọ nʼetiti unu. ”