Luke 17:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌoge ahụ, ndị mmadụ ga-agwa unu sị, ‘Lee, ọ nọ nꞌebe ahụ ma ọ bụ lee ọ nọ nꞌebe a.’ Ma unu agakwala ebe ọ bụla ha na-atụrụ unu aka, unu esokwala ha.
Igbo 2006
Ha gāsi kwa unu, Le, n'ebe ahu! Le, n'ebe a! unu ejela, unu esokwala ha:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha ga-asị unu, ‘Lee, nʼebe ahụ,’ maọbụ, ‘Lee, nʼebe a,’ unu agala, unu esokwala ha.