Luke 17:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma tupuu oge ahụ eruo, aga m ebu ụzọ hụọ ụdị ahụhụ dị iche iche. Ndị mmadụ bi nꞌọgbọ a ga-ajụkwa ya.
Igbo 2006
Ma Ọ ghaghi ibu uzọ hu ọtutu ahuhu, aghaghi kwa iju Ya site n'ọb͕ọ a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ ghaghị ibu ụzọ hụọ ọtụtụ ahụhụ, ọgbọ a ga-ajụkwa ya.