Luke 17:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ma mgbe oge nlọghachi zuru, ndị mmadụ ga-aga nꞌihu na-ebikwa ndụ ha dị ka ndị bi nꞌoge Noa siri bie ndụ ha.
Igbo 2006
Ma dika emere n'ubọchi Noa, otú a ka ọ gādi kwa n'ubọchi Nwa nke madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Dị ka ọ dị nʼụbọchị Noa, otu a ka ọ ga-adịkwa nʼụbọchị Nwa nke Mmadụ.