Luke 17:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Otu a ka ọ dịkwa nꞌoge Lọt. Ndị mmadụ nọ nꞌoriri na ọṅụṅụ. Ha nọ na-azụ ahịa, nọkwa na-ere ahịa, ụfọdụ nọ na-arụ ọrụ nꞌubi ha, ndị ọzọ nọ na-ewu ụlọ ha.
Igbo 2006
Otú ahu dika emere n'ubọchi Lot; ha nēri ihe, ha nāṅu ihe-ọṅuṅu, ha nāzú, ha nēre, ha nāku ihe n'ubi, ha nēwu ulo;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Otu a ka ọ dịkwa nʼoge Lọt. Ha nọ na-eri, na-aṅụ, na-azụrịtakwa ahịa, na-akụ mkpụrụ, na-arụkwa ụlọ.