Luke 17:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma nꞌụbọchị ahụ Lọt si nꞌobodo Sodọm pụọ, Chineke sitere nꞌeluigwe wụkwasị ndị obodo ahụ ọkụ na nkume na-enwu enwu nke rechapụrụ ndị nile bi nꞌobodo ahụ, laa obodo ahụ nile nꞌiyi.
Igbo 2006
ma n'ubọchi Lot siri na Sọdọm puta ọku na brimstone si n'elu-igwe zò, we la ha nile n'iyì:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼụbọchị ahụ Lọt si nʼobodo Sọdọm pụta, ọkụ na nkume dị ọkụ sitere nʼeluigwe zoo ka mmiri, laa ha niile nʼiyi.

Recommended Reading