Luke 17:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kpacharanụ anya unu! Ọ bụrụ na nwanne gị eme gị ihe ọjọọ, baara ya mba. Ọ bụrụ na o chegharịa, gbaghara ya.
Igbo 2006
Nēzenu onwe-unu: ọ buru na nwa-nna-gi emehie, bara ya nba; ọ buru kwa na ọ chègharia, b͕aghara ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kpachapụrụnụ onwe unu anya! “Ọ bụrụ na nwanna gị e mejọọ gị, baara ya mba. Ọ bụrụ na o chegharịa, gbaghara ya.