Luke 17:34 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌụbọchị ahụ, mmadụ abụọ ga-edina nꞌotu ebe, a ga-ewepu otu nꞌime ha hapụ onye nke ọzọ.
Igbo 2006
Asim unu, N'abali ahu madu abua gādi n'elu otù ihe-ndina; agēwere otù nime ha, rapu ibe-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Asị m unu, nʼanyasị ahụ mmadụ abụọ ga-edina nʼotu akwa, a ga-ewepụ otu nʼime ha hapụ onye nke ọzọ.