Luke 17:35 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụmụ nwanyị abụọ ga-anọ na-akwọ ọka, a ga-ewepụ otu hapụ nke ọzọ.
Igbo 2006
Ndinyom abua ganēgwekọ nri n'otù ebe; agēwere otù nime ha, ma agārapu ibe-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụ nwanyị abụọ ga na-akwọ ọka nʼotu ebe, a ga-ewere otu ma hapụ nke ọzọ.”