Luke 17:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu a kwa, ụmụ nwoke abụọ ga-anọ nꞌubi ha na-arụ ọrụ, a ga-ewepụ otu hapụ nke ọzọ.”
Igbo 2006
Madu abua gāno kwa n'ubi; agēwere otù rapu kwa ibe-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụ nwoke abụọ ga-anọ nʼubi, a ga-ewere otu onye hapụ nke ọzọ.