Luke 17:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụrụkwa na o mejọọ gị ugbo asaa, rịọkwa gị ka ị gbaghara ya ugbo asaa, gbaghara ya.”
Igbo 2006
Ọ buru kwa na o mehiere megide gi ub͕ò asa n'otù ubọchi, we chigharia ọzọ n'ebe i nọ ub͕ò asa, si, Echègharim; i gāb͕aghara ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụkwa na o mejọọ gị ugboro asaa nʼotu ụbọchị, rịọkwa gị ugboro asaa sị, ‘E chegharịala m,’ ị ghaghị ịgbaghara ya.”