Luke 17:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na otu onye nꞌime unu nwere odibo gara rụọ ọrụ nꞌubi ya, ma ọ bụ odibo gara ilekọta atụrụ ya, ginị ka ọ ga-agwa odibo ahụ ma ọ lọta? Ọ̀ ga-asị ya, ‘Bịa soro m rie nri dị na tebulu’?
Igbo 2006
Ma ònye n'etiti unu, asi na o nwere orù nke nālu ọlu ubi ma-ọbu nke nāzù aturu, gāsi ya, mb͕e o si n'ubi bata n'ulo, Bia ngwa ngwa nọdu na nri;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọ bụ onye nʼime unu nke nwere ohu onye si ebe ọ gara rụọ ọrụ maọbụ ịzụ atụrụ lọbata, ga-asị ya, ‘Mee ngwangwa nọdụ ala rie nri’?