Luke 17:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ka ọ̀ ga-asị ya, ‘Siere m nri ọsịịsọ, dozie ya nꞌelu tebulu. Ị ga-anọ tutuu m richaa tupuu ị gaa rie nri ma ọ bụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ nke gị.’
Igbo 2006
nke nāgaghi-asi kwa ya kama nke ahu, Dozie ihe m'gēri na nri-anyasi, ke kwa ihe-ọkiké n'úkwù-gi, nējerem ozi, rue mb͕e m'risiri ṅu kwa; ma emesia gi onwe-gi gēri ṅu kwa?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gaghị asị ya, ‘Siere m nri ọsịịsọ, kwadoo onwe gị jere m ozi ka m na-eri na aṅụkwa ihe ọṅụṅụ; emesịa ị ga-eri nri ma ṅụọ ihe ọṅụṅụ nke gị’?