Luke 17:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe odibo ahụ rụchara ọrụ ndị a nile, onyenwe ụlọ ahụ ọ̀ ga-ekele ya nꞌihi na ọ rụrụ ọrụ o kwesịrị ịrụ?
Igbo 2006
Ọ̀ nwere ekele n'ebe orù ahu nọ n'ihi na ọ mere ihe akaworo àkà?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ ga-ekele ohu ahụ nʼihi na ọ rụrụ ọrụ o kwesiri ịrụ?