Luke 18:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ana m ebu ọnụ nꞌihi ịdị ọcha nꞌihu gị ugbo abụọ nꞌizu ụka. Ana m enye onyinye otu ụzọ nꞌime ụzọ iri nke ihe nile m nwere oge nile.’
Igbo 2006
Anamebu ọnu ub͕ò abua n'ízù ubọchi asa; anamenye otù uzọ n'uzọ iri n'ihe nile, ka ha ra, bú nke m'natara.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m ebu ọnụ ugboro abụọ nʼizu ụka ọbụla. Ana m akwụkwa otu ụzọ nʼụzọ iri nke ihe niile m nwetara.’