Luke 18:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ụfọdụ mmadụ kpọtaara Jisọs ụmụ ha ka o bikwasị ha aka. Ma mgbe ha du ụmụaka ahụ na-abịa, ndị na-eso ụzọ Jisọs hụrụ ha baara ha mba.
Igbo 2006
Ha we kutakwara Ya umu ọhu ha, ka O we metu ha aka: ma mb͕e ndi nēso uzọ-Ya huru ya, ha bara ha nba.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị mmadụ na-ekutere ya ụmụntakịrị ka o bikwasị ha aka. Mgbe ndị na-eso ụzọ ya hụrụ nke a, ha baara ha mba.