Luke 18:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌezie, onye ọ bụla na-anabataghị alaeze Chineke dị ka ụmụntakịrị ga-esi nabata ya, agaghị abanye nꞌime ya.”
Igbo 2006
N'ezie asim unu, Onye ọ bula nke nāgaghi-anara ala-eze Chineke dika nwatakiri, ọ gaghi-abà nime ya ma-ọli.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie, agwa m unu, onye ọbụla na-agaghị anara alaeze Chineke dị ka nwantakịrị agaghị aba nʼime ya.”