Luke 18:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ dịrị ịnyịnya mfe isite nꞌanya agịga gafee karịa na onye ọgaranya ga-abanye nꞌalaeze Chineke.”
Igbo 2006
N'ihi na ọ dikariri kamel nfé isite n'anya àgìgá ba nime, kari ọgaranya ibà n'ala-eze Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie, ọ dịrị ịnyịnya kamel mfe isite nʼanya agịga gafee karịa ọgaranya ịbanye nʼalaeze Chineke.”