Luke 18:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ndị mmadụ nụrụ ihe Jisọs kwuru, ha jụrịtara onwe ha ajụjụ sị, “Ọ bụrụ na o si otu a dị, onye kwanụ ka a ga-azọpụta?”
Igbo 2006
Ma ndi nuru ya siri, Ònye kwa ka apuru izọputa?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị nụrụ ya sịrị, “Onye kwanụ ka a ga-azọpụta?”