Luke 18:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌobodo ahụ kwa, e nwere otu nwanyị di ya nwụrụ anwụ nke na-abịakwute ọkaikpe a oge nile na-arịọ ya ka o nyere ya aka megide onye iro ya.
Igbo 2006
otù nwanyi nke di-ya nwuru nọ kwa n'obodo ahu; nwanyi ahu we nābiakute ya, nāsi, Kpeputam n'aka onye-irom.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼobodo ahụkwa, e nwere otu nwanyị di ya nwụrụ anwụ nke na-abịakwute ya, na-asị ya, ‘Kpepụta m nʼaka ndị na-emegide m.’