Luke 18:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
nke na-agaghị anata ihe karịrị ihe ọ hapụrụ nꞌụwa a. Ọ ga-anatakwa ndụ ebighị ebi nꞌụwa ga-abịa.”
Igbo 2006
nke nāgaghi-anata kari ọtutu ihe n'oge a, nata kwa ndu ebighi-ebi n'oge nke nābia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
nke na-agaghị anata ihe ndị a nʼọgbọ a, nwekwa ndụ ebighị ebi nʼọgbọ nke na-abịa.”