Luke 18:32 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na a ga-arara m nye nꞌaka ndị mba ọzọ. Ha ga-eji m mee ihe ọchị, mesoo m mmeso ihere, gbụọkwa m asụ.
Igbo 2006
N'ihi na agārara Ya nye n'aka ndi mba ọzọ, me kwa Ya ihe-ọchì, me kwa Ya ihe-ihere, busa kwa Ya ọnu-miri:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A ga-arara ya nyefee ya nʼaka ndị mba ọzọ. Ha ga-akwa ya emo, mee ya ihe ihere, bụkwaa ya ọnụ mmiri asụ.