Luke 18:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha ga-eti m ihe, gbuokwa m. Ma nꞌụbọchị nke atọ, aga m esite nꞌọnwụ bilie ọzọ.”
Igbo 2006
ha gāpia kwa Ya ihe, b͕ue Ya: n'ubọchi nke-atọ Ọ gēsi kwa n'ọnwu bilie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha ga-apịa ya ihe, gbukwaa ya; ma nʼụbọchị nke atọ, ọ ga-esite nʼọnwụ bilie ọzọ.”