Luke 18:35 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya bịara nso nꞌobodo Jeriko, o nwere otu nwoke kpuru ìsì nọ nꞌakụkụ ụzọ na-arịọ arịrịọ.
Igbo 2006
O rue, mb͕e Ọ nābiaru Jeriko nso, otù onye-ìsì nānọdu n'akuku uzọ nāriọ aririọ:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ruo ka ọ bịaruru Jeriko nso, otu nwoke kpuru ìsì nọ nʼakụkụ ụzọ na-arịọ arịrịọ.