Luke 18:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe nwoke onye ìsì ahụ nụrụ ụzụ ọtụtụ mmadụ na-agafe, ọ jụrụ ụfọdụ mmadụ ka ha kọwaara ya ihe na-eme.
Igbo 2006
ma ebe ọ nuru ùzù ìgwè madu ka ha nāgabiga, ọ jua isi ihe a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ nụrụ uzu igwe mmadụ ka ha na-agafe, ọ jụrụ ihe na-eme.