Luke 18:39 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị mmadụ ahụ nọ nꞌihu Jisọs baara ya mba sị ya mechie ọnụ. Ma onye ìsì ahụ nọgidekwara na-eti mkpu na-asị, “Nwa Devidi, bikonụ meere m ebere!”
Igbo 2006
Ndi bu uzọ ga we bara ya nba, ka o kpuchie ọnu-ya: ma onye ahu tikariri nkpu nke-uku, si, Nwa Devid, merem ebere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị bu ụzọ baara ya mba ka o mechie ọnụ. Ma o tisiri mkpu ike sị, “Nwa Devid, meere m ebere!”