Luke 18:40 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Jisọs nụrụ ya, ọ kwụsịrị, zie ozi ka a kpọta onye ìsì ahụ. Mgbe onye ìsì ahụ bịara nso, Jisọs jụrụ ya ajụjụ sị,
Igbo 2006
Jisus we guzo, si ka eduru ya biakute Ya: ma mb͕e ọ biara nso, Ọ jua ya, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs kwụsịrị, nye iwu ka a kpọtara ya nwoke ahụ. Mgbe o rutere nso, ọ jụrụ ya,