Luke 18:41 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Gịnị ka ị chọrọ ka m meere gị?” Onye ìsì ahụ zara ya sị, “Onyenwe m, biko, biko, achọrọ m ịhụ ụzọ.”
Igbo 2006
Gini ka i nāchọ ka M'mere gi? Ọ́ si, Onye-nwe-ayi, ka eme ka m'hu uzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Gịnị ka ị chọrọ ka m meere gị?” Ọ sịrị, “Onyenwe anyị, ka e mee ka m hụ ụzọ ọzọ.”