Luke 18:43 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌotu mgbe ahụ onye ìsì ahụ bidoro ịhụ ụzọ. O sooro Jisọs na-eto Chineke. Mgbe ndị mmadụ hụrụ ihe mere, ha onwe ha bidokwara ito Chineke.
Igbo 2006
Ngwa ngwa ewe me ka ọ hu uzọ, o we nēso Ya, nēnye Chineke otuto: ndi-Ju nile, mb͕e ha huru ya, ha we to Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngwangwa, o bidoro ịhụ ụzọ ma soro Jisọs, na-etokwa Chineke. Ndị mmadụ niile, mgbe ha hụrụ ya tokwara Chineke.