Luke 18:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs kwuru sị, “Leenụ ihe ajọ ọkaikpe a kwuru. Ọ bụrụ na mmadụ ọjọọ dị otu a nwere ike kpebie inyere nwanyị na-arịọsi ya arịrịọ ike aka,
Igbo 2006
Onye-nwe-ayi we si, Nurunu ihe onye-ikpé nke nēme ajọ omume kwuru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere Onyenwe anyị sịrị, “Gerenụ ihe ọkaikpe nke na-eme ajọ omume na-ekwu.