Luke 18:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
ọ bụ na Chineke agaghị enyekwara ndị ahụ ọ họpụtara aka, bụ ndị ahụ na-akpọku ya ehihie na abalị. Ọ̀ ga-anọ tee anya ịbịa inyere ha aka?
Igbo 2006
Ma Chineke, Ọ̀ gaghi-ekpeputa ndi nke Ya arọputara, ndi nākpọku Ya ehihie na abali, O nwe-kwa-ra ogologo ntachi-obi n'ebe ha nọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ na Chineke agaghị ekpepụta ndị ahụ ọ họpụtara, bụ ndị na-akpọku ya ehihie na abalị? Ọ ga-anọ tee anya nʼinyere ha aka?