Luke 19:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs banyere nꞌime obodo Jeriko mgbe ọ na-agafe.
Igbo 2006
O we ba na Jeriko nāgabiga kwa n'etiti ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ banyere Jeriko mgbe ọ na-agafe.