Luke 19:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi nke a, Jisọs kọọrọ ha akụkọ a sị ha, “Otu nwoke chọrọ ịga obodo dị anya ebe a ga-eme ya eze.
Igbo 2006
Ya mere Ọ siri, Otù nwoke amazuru aha-ya gara ala di anya, inara ala-eze nye onwe-ya, na ilaghachi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị, “Otu nwoke a mụrụ nʼọnọdụ dị elu gara obodo dị anya ka echie ya eze, ka ọ lọtakwa ma e mesịa.