Luke 19:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Tupuu ọ pụọ, ọ kpọrọ mmadụ iri na-ejere ya ozi nye ha iri naịra abụọ, iri naịra abụọ, sị ha were ego a zụọ ahịa tutuu ọ lọta.
Igbo 2006
O we kpọ madu iri nime ndi-orù-ya, nye ha ọgu pound abua na iri, si ha, Zuanu ahia rue mb͕e m'gābia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ọ kpọrọ ndị ohu ya iri nye ha mkpụrụ ego iri sị ha, ‘Werenụ ego ndị a zụọ ahịa ruo mgbe m ga-alọta.’