Luke 19:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ndị obodo ahụ o si pụọ kpọrọ ya asị. Mgbe ọ hapụrụ obodo ahụ na-apụ, ndị obodo ahụ zipụrụ ndị mmadụ ka ha gaa gwa ya sị, ‘Anyị achọkwaghị ka ị bụrụ eze anyị ọzọ.’
Igbo 2006
Ma ndi-obodo-ya kpọrọ ya asì, ha we zìe ndi-ozi ga n'azu ya, si, Ayi achọghi ka nwoke a buru eze-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma ndị ọ na-achị kpọrọ ya asị, ha zipụkwara ndị ụkwụ ozi nʼazụ ya na-asị, ‘Anyị achọkwaghị ka onye a chịa anyị.’