Luke 19:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Onye nke mbụ bịara sị ya, ‘Onyenwe m, eji m iri naịra abụọ ahụ i nyere m zụọ ahịa, rite uru iri naịra abụọ ụzọ iri.’
Igbo 2006
Onye mbu we bia n'iru ya, si, Onye-nwe-ayi, pound ise nke gi abawo urù ọgu pound abua na iri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Onye nke mbụ bịara sị, ‘Onyenwe m e jiri m mkpụrụ ego ị nyere m rite uru mkpụrụ ego iri ọzọ.’