Luke 19:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Eze ahụ zara sị ya, ‘I mere nke ọma. Site taa gaa nꞌihu, ị ga-achị obodo iri nꞌihi na i jiziri ihe ntakịrị e nyere gị.’
Igbo 2006
Ọ we si ya, I mere nke-ọma, ezi orù: n'ihi na ahuru na i kwesiri ka atukwasi gi obi n'ihe dikarisiri ntà, gi buru onye nāchi obodo iri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nna ya ukwu sịrị ya, ‘I mere nke ọma, ezi odibo. Nʼihi na i gosiri onwe gị onye kwesiri ntụkwasị obi nʼihe dịkarịsịrị nta, ị ga-achị mba iri.’