Luke 19:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Mgbe ahụ onye nke abụọ bịara sị ya, ‘Onyenwe m, eji m iri naịra abụọ i nyere m zụọ ahịa, rite uru iri naịra abụọ ụzọ ise.’
Igbo 2006
Nke-abua we bia, si, Onye-nwe-ayi, pound ise nke gi abawo urù orú pound na ise.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Onye nke abụọ bịara sịkwa, ‘Onyenwe m, otu mkpụrụ ego gị amụtala mkpụrụ ego ise ọzọ.’