Luke 19:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
O nwere otu nwoke ọ gụrụ nnọọ agụụ ịhụ Jisọs anya. Aha nwoke a bụ Zakịọs. Ọ bụ onyeisi ndị ọnaụtụ, bụrụkwa onye ọgaranya. Kama ọ dị mkpụmkpụ. O nweghị ike ịhụ Jisọs nꞌihi na ọtụtụ mmadụ gbara Jisọs gburugburu.
Igbo 2006
Ma le, otù nwoke anākpọ aha-ya Zakiọs; onye ahu bu kwa onye-isi-ọna-utu, onye ahu bu kwa ọgaranya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu nwoke nọ ebe ahụ, aha ya bụ Zakịọs; ọ bụ onyeisi ndị ọna ụtụ bụrụkwa ọgaranya.