Luke 19:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Onye ọzọ bịakwara sị ya, ‘Onyenwe m, lee iri naịra abụọ i nyere m. Ekechiri m ya nꞌakwa, zoo ya,
Igbo 2006
Orù nke di iche we bia, si, Onye-nwe-ayi, le pound ise nke gi, nke m'debere n'ákwà:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Onye nke ọzọ bịakwara sị, ‘Onyenwe m, lee mkpụrụ ego gị. Ekechiri m ya nʼakwa, zoo ya.