Luke 19:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Eze ahụ zara nwoke a na-ejere ya ozi sị, ‘Ọ bụ okwu si gị nꞌọnụ ka a ga-eji kpee gị ikpe, gị odibo ọjọọ! Ị maara na afọ tara m mmiri, matakwa na m na-ewe ihe na-abụghị nke m, na-ewe ihe ubi nꞌubi m na-akụghị mkpụrụ,
Igbo 2006
Ọ si ya, M'gēsite n'ọnu nke gi kpe gi ikpé, ajọ orù. I mara na mu onwem bu onye aka ike, nēweli ihe m'nātọb͕ọghri, nēwe kwa ihe m'nāghaghri;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọ sịrị ya, ‘Ọ bụ okwu si gị nʼọnụ ka m ga-eji kpee gị ikpe, gị bụ ohu ọjọọ! I maara na afọ tara m mmiri, matakwa na m na-ewe ihe na-abụghị nke m, na-aghọrọkwa mkpụrụ m na-akụghị?