Luke 19:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
gịnị mere i wereghị ego m tinye nꞌụlọ akụ ka m nwee ike nwetaghachi ya na ọmụrụ nwa ya mgbe m lọtara?’
Igbo 2006
n'ihi gini kwa ka i nējighi were egom nye ndi nāb͕anwe ego, mu onwem gānara kwa ya na uma mb͕e m'biara?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gịnị mere na i wereghị ego m tinye nʼụlọakụ? Nke ọ ga-abụ mgbe m lọtara, m ga-anara ya na ọmụrụnwa ya.’