Luke 19:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Mgbe ahụ eze ahụ gwara ndị guzo nꞌebe ahụ sị, ‘Napụta ya iri naịra abụọ ahụ o ji, werekwa ya nye onye ji ego e nyere ya zụpụta uru ụzọ iri.’
Igbo 2006
O we si ndi guzoro nso, Napunu ya pound ise ahu, were ha nye onye nwere ọgu pound abua na iri ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mgbe ahụ, ọ gwara ndị guzo nʼebe ahụ, ‘Napụtanụ ya mkpụrụ ego ahụ, were ya nye onye ji mkpụrụ ego iri.’