Luke 19:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ndị ahụ zara eze ahụ sị, ‘Onyenwe anyị, nwoke a nwekwaranụ ụzọ iri, ị chọrọ ka e nye ya ọzọ?’
Igbo 2006
Ha we si ya, Onye-nwe-ayi, o nwere ọgu pound abua na iri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ha sịrị ya, ‘Nna anyị ukwu, o nwelarị mkpụrụ ego iri.’