Luke 19:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ugbu a, olee ebe ndị iro m ahụ nọ, ndị ahụ na-achọghị ka m bụrụ eze ha? Kpụpụta ha nꞌebe a gbuo ha nꞌihu m.’ ”
Igbo 2006
Otú ọ di, ndi-irom ndia, ndi nāchọghi ka m'buru eze-ha, kuta ha n'ebe a, b͕ue ha n'irum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ndị iro m ahụ, ndị na-achọghị ka m bụrụ eze ha, kpụpụtanụ ha nʼebe a, gbukwaanụ ha nʼihu m.’ ”